Gaa na ọdịnaya

Maria Arruvaia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Maria Arruvaia
Member of the People's Assembly
In office
1977–

Maria Virgínia Arruvaia bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Mozambique. N'afọ 1977, ọ bụ otu n'ime ndị inyom mbụ a họpụtara na Mgbakọ Ndị Mmadụ.

Akụkọ ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe nnwere onwe n'afọ 1975 gasịrị, Arruvaia bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị FRELIMO na ntuli aka ndị omeiwu 1977, ebe ọ bụ otu n'ime ndị otu mbụ nke ụmụ nwanyị iri abọụ na asaa a họpụtara na Nzukọ Ndị Mmadụ.

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]